Bim Adewunmi

 

Bim Adewunmi
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú Dezie
aha enyereBim Dezie
aha ezinụlọ yaAdewunmi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụodee akwụkwọ Dezie
Ọrụ ama amaThirst Aid Kit Dezie

Bim Adewunmi bụ onye edemede nakwa onye nta akụkọ nke mba Britain. Ọ bụ onye mepụtara This American Life ma rụkwaa ọrụ na mgbe gara aga dị ka onye na-ede ọdịbendị na BuzzFeed nakwa The Guardian . Ya na onye edemede Nichole Perkins (2017-2020) kwadoro podcast Thirst Aid Kit. Egwuregwu izizi ya, Hoard, gosipụtara na Arcola Theatre na ọnwa Mee 2019.[1][2][3]

  1. What does Luminary's very bad week tell us about podcasters' collective power?. Nieman Lab. Retrieved on 2019-05-27.
  2. Bim Adewunmi recalls the east London that shaped her (en). Evening Standard (2019-05-15). Retrieved on 2019-07-15.
  3. Kang. Lusting Out Loud. Slate. Retrieved on 2019-07-15.

Developed by StudentB